Online Bible

- Reklamy -




Ilu 16:16 - Bible Nso

16 Inweta amam-ihe, le ka o si di nma nke-uku kari ọla-edo ọma! Inweta nghọta kwa, le ka o si buru ihe anārọputa nke-uku kari ọla-ọcha!

Viz kapitola kopírovat

Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a

16 Ọ ka mma inwe amamihe na mmụọ ịghọta ihe karịa inwe ọlaọcha na ọlaedo.

Viz kapitola kopírovat




Ilu 16:16

Následuj nás:

Reklamy


Reklamy