Ilu 15:8 - Bible Nso8 Àjà ndi nēmebi iwu bu ihe-árú n'anya Jehova: Ma ekpere ndi ziri ezi bu ihe nātọ Ya utọ. Viz kapitolaBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a8 Onyenwe anyị na-akpọ aja ndị ajọ omume asị, ma ekpere ndị ndụ ha ziri ezi na-atọ ya ụtọ. Viz kapitola |