Ilu 15:5 - Bible Nso5 Onye uche-ya b͕agọrọ ab͕agọ nēlelì idọ-aka-na-nti nna-ya: Ma onye nāriba iba-nba ama gaghọ onye nwere ezi uche. Viz kapitolaBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a5 Naanị onye nzuzu na-akpọ ndụmọdụ ndị mụrụ ya ihe efu; ma onye ọbụla na-ege ntị nye mgbanwe na-ezipụta ezi uche. Viz kapitola |