Online Bible

- Reklamy -




Ilu 15:26 - Bible Nso

26 Ihe-árú n'anya Jehova ka èchìchè ọjọ nile bu: Ma okwu-ọnu utọ nile di ọcha.

Viz kapitola kopírovat

Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a

26 Echiche ọjọọ niile nke ndị na-emebi iwu ka Onyenwe anyị kpọrọ asị ma okwu ebere niile dị ọcha nʼanya ya.

Viz kapitola kopírovat




Ilu 15:26

Následuj nás:

Reklamy


Reklamy