Ilu 15:13 - Bible Nso13 Obi nke nāṅuri ọṅu nēme ka iru di nma: Ma eji ihe-nwuta nke obi tib͕ue mọ madu. Viz kapitolaBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a13 Obi nke na-aṅụrị ọṅụ na-eme ka ihu dị mma. Ihu gbarụrụ agbarụ na-egosi obi nwere ihe mwute. Viz kapitola |