Online Bible

- Reklamy -




Ilu 14:5 - Bible Nso

5 Onye-àmà nke kwesiri ntukwasi-obi adighi-ekwu okwu-ugha: Ma onye-àmà okwu-ugha nēkupu okwu-ugha dika ume.

Viz kapitola kopírovat

Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a

5 Onye akaebe eziokwu adịghị aghọgbu mmadụ, ma onye akaebe ụgha na-agha ụgha mgbe ọbụla.

Viz kapitola kopírovat




Ilu 14:5

Následuj nás:

Reklamy


Reklamy