Online Bible

- Reklamy -




Ilu 14:3 - Bible Nso

3 N'ọnu onye b͕agọrọ ab͕agọ n'uche-ya ka ome npako di: Ma eb͕ub͕ere-ọnu nke ndi mara ihe gēdebe ha.

Viz kapitola kopírovat

Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a

3 Ọnụ onye nzuzu na-ekwupụta okwu mpako, ma egbugbere ọnụ onye maara ihe na-echebe ha.

Viz kapitola kopírovat




Ilu 14:3

Následuj nás:

Reklamy


Reklamy