Ilu 14:29 - Bible Nso29 Onye nādighi-ewe iwe ọsọsọ nwere ọtutu nghọta: Ma onye nwere obi ọku nēbuli uche b͕agọrọ ab͕agọ. Viz kapitolaBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a29 Onye na-enwe ndidi nwere ọtụtụ nghọta, ma onye obi ọkụ na-egosi enweghị uche ya. Viz kapitola |