Online Bible

- Reklamy -




Ilu 14:28 - Bible Nso

28 N'uba nke ndi ọ bula ka ima-nma eze di: Ma n'ukọ mba ọ bula ka nbibi onye-isi di.

Viz kapitola kopírovat

Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a

28 Otuto onye eze na-enwe dabeere nʼọnụọgụgụ ndị ọ na-achị, e wezuga ndị ọ na-achị, eze enweghị ugwu ọbụla.

Viz kapitola kopírovat




Ilu 14:28

Následuj nás:

Reklamy


Reklamy