Ilu 14:20 - Bible Nso20 Ọbuná onye-ab͕ata-obi nke ob͕eye nākpọ ya asì: Ma ndi nāhu ọgaranya n'anya di ọtutu. Viz kapitolaBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a20 Ọ bụladị ndị agbataobi onye ogbenye na-akpọ ya asị, ma ọgaranya na-enwe ọtụtụ ndị enyi. Viz kapitola |