Online Bible

- Reklamy -




Ilu 14:15 - Bible Nso

15 Onye nēnweghi uche nēkwere okwu nile ọ bula: Ma onye nwere ezi uche nāghọta ije-ukwu-ya.

Viz kapitola kopírovat

Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a

15 Onye na-enweghị uche na-ekwenye ihe niile a gwara ya; ma onye nwere uche na-atule mara ebe ọ na-eje.

Viz kapitola kopírovat




Ilu 14:15

Následuj nás:

Reklamy


Reklamy