Online Bible

- Reklamy -




Ilu 14:11 - Bible Nso

11 Ulo nke ndi nēmebi iwu, agēme ka ọ tọb͕orọ n'efu: Ma ulo-ikwū nke ndi ziri ezi gāma akwukwọ dika ihe akuku aku.

Viz kapitola kopírovat

Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a

11 A ga-ala ụlọ onye ajọ omume nʼiyi, ma ụlọ ikwu onye omume ya ziri ezi ga-awasa ka igu.

Viz kapitola kopírovat




Ilu 14:11

Následuj nás:

Reklamy


Reklamy