Ilu 13:8 - Bible Nso8 Ihe-nb͕aputa nke ndu onye ọ bula bu àkù-ya: Ma ob͕eye anughi ibasi-nba-ike. Viz kapitolaBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a8 Ọgaranya nwere ike jiri ego ya gbapụta onwe ya, ma ogbenye adịghị azaghachi mba banyere imerụ ya ahụ. Viz kapitola |