Online Bible

- Reklamy -




Ilu 12:8 - Bible Nso

8 Dika ezi uche-ya si di ka agēto onye ọ bula: Ma onye b͕agọrọ ab͕agọ n'obi gāghọ onye anēleda.

Viz kapitola kopírovat

Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a

8 Onye nwere uche zuruoke ka mmadụ niile na-achọ, ma onye uche ya gbagọrọ agbagọ ka mmadụ na-eleda anya.

Viz kapitola kopírovat




Ilu 12:8

Následuj nás:

Reklamy


Reklamy