Online Bible

- Reklamy -




Ilu 12:5 - Bible Nso

5 Èchìchè nile nke ndi ezi omume bu ezi ikpé: Ma ndum-ọdu nile nke ndi nēmebi iwu bu aghughọ.

Viz kapitola kopírovat

Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a

5 Echiche obi niile nke onye ezi omume bụ ihe ziri ezi, ma ndụmọdụ onye ajọ omume jupụtara nʼaghụghọ.

Viz kapitola kopírovat




Ilu 12:5

Následuj nás:

Reklamy


Reklamy