Ilu 12:21 - Bible Nso21 Ọ dighi ajọ ihe ọ bula gādakwasi onye ezi omume: Ma ndi nēmebi iwu ejuputawo n'ihe ọjọ. Viz kapitolaBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a21 Ihe ọjọọ anaghị adakwasị onye ezi omume, ma ndị ajọ omume enwetala nsogbu ebe ọ dị ukwuu. Viz kapitola |