Ilu 12:2 - Bible Nso2 Ezi madu gēnweputa n'aka Jehova na ihe-ya gātọ Ya utọ: Ma onye nzube ọjọ ka Ọ gāma ikpe. Viz kapitolaBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a2 Ezi mmadụ na-anata ihuọma site nʼaka Onyenwe anyị, ma onye na-atụpụta atụmatụ ọjọọ ka ọ na-ama ikpe. Viz kapitola |