Ilu 12:16 - Bible Nso16 Onye b͕agọrọ ab͕agọ n'uche-ya, n'otù ubọchi ahu ka anāmara iwe anākpasu ya: Ma onye nēkpuchi nlelì ka onye nwere ezi uche bu. Viz kapitolaBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a16 Ndị nzuzu na-egosipụta iwe ha ọsịịsọ, ma onye nwere uche na-elepụrụ mkparị anya. Viz kapitola |