Ilu 12:15 - Bible Nso15 Uzọ nke onye b͕agọrọ ab͕agọ n'uche-ya ziri ezi n'anya ya onwe-ya: Ma onye nēge nti ndum-ọdu ka onye mara ihe bu. Viz kapitolaBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a15 Ụzọ ndị nzuzu nʼuche ha onwe ha ziri ezi, ma onye maara ihe na-aṅa ntị nye ndụmọdụ. Viz kapitola |