Online Bible

- Reklamy -




Ilu 11:28 - Bible Nso

28 Onye nātukwasi obi n'àkù-ya, onye ahu gāda: Ma dika akwukwọ ndu ka ndi ezi omume gēpú.

Viz kapitola kopírovat

Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a

28 Ndị tụkwasịrị obi nʼakụnụba ha ga-ada, ma onye ezi omume ga-epupụta dịka akwụkwọ ndụ.

Viz kapitola kopírovat




Ilu 11:28

Následuj nás:

Reklamy


Reklamy