Ilu 11:17 - Bible Nso17 Onye nēmeso nkpuru-obi-ya ezi ihe ka onye-ebere bu: Ma onye nēmekpa anu-aru nke aka ya aru ka onye nēnweghi obi-ebere bu. Viz kapitolaBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a17 Onye nwere obiọma baara onwe ya uru, ma onye nwere obi ọjọọ na-ewetara onwe ya nsogbu. Viz kapitola |