Ilu 11:12 - Bible Nso12 Onye nēleda madu-ibe-ya anya, obi amam-ihe kọrọ ya: Ma onye-nghọta nāb͕a nkiti. Viz kapitolaBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a12 Ikwu okwu nleda megide onye agbataobi gị bụ nzuzu; ma onye ahụ nwere nghọta na-agba nkịtị. Viz kapitola |