Online Bible

- Reklamy -




Ilu 11:11 - Bible Nso

11 Eji ngọzi nke ndi ziri ezi bulie obodo: Ma eji ọnu ndi nēmebi iwu akwada ya.

Viz kapitola kopírovat

Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a

11 A na-esite na ngọzị nke ndị ziri ezi bulie obodo elu, ma a nʼala ya nʼiyi site nʼokwu ọnụ ndị ajọ omume.

Viz kapitola kopírovat




Ilu 11:11

Následuj nás:

Reklamy


Reklamy