Online Bible

- Reklamy -




Ilu 10:31 - Bible Nso

31 Ọnu onye ezi omume nāmi amam-ihe dika nkpuru: Ma ire nke nēkwu okwu ib͕akuta Chineke azu, agēbipu ya.

Viz kapitola kopírovat

Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a

31 Nʼọnụ onye ezi omume ka mkpụrụ amamihe si abịa, ma ire na-ekwu okwu nduhie ka a ga-eme ka o dere duu.

Viz kapitola kopírovat




Ilu 10:31

Následuj nás:

Reklamy


Reklamy