Ilu 10:29 - Bible Nso29 Ebe siri ike n'ebe onye zuru okè nọ ka uzọ Jehova bu; Ma ọ bu nbibi n'ebe ndi nālu ajọ ihe nọ. Viz kapitolaBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a29 Ụzọ Onyenwe anyị bụ ebe mgbaba nye ndị na-enweghị ịta ụta, maọbụ ịla nʼiyi nye ndị na-eme ajọ ihe. Viz kapitola |