Online Bible

- Reklamy -




Ilu 10:14 - Bible Nso

14 Ndi mara ihe nākpakọba ihe-ọmuma: Ma ọnu onye b͕agọrọ ab͕agọ n'uche-ya bu nbibi di nso.

Viz kapitola kopírovat

Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a

14 Onye amamihe na-akpakọba ihe ọmụma, ma onye nzuzu na-eji ọnụ ya akpọ ịla nʼiyi oku.

Viz kapitola kopírovat




Ilu 10:14

Následuj nás:

Reklamy


Reklamy