Ilu 10:1 - Bible Nso1 Ilu di iche iche nke Solomon. Nwa nke mara ihe nēme ka nna-ya ṅuria: Ma nwa di nzuzu bu iru-újú nne-ya. Viz kapitolaBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a1 Ilu dị iche iche nke Solomọn: Nwata maara ihe na-eme ka nna ya ṅụrịa ọṅụ; ma nwantakịrị dị nzuzu na-ewetara nne ya nʼiru ụjụ. Viz kapitola |