Ilu 1:24 - Bible Nso24 N'ihi na akpọwom òkù, unu we ju; Esetipuwom akam, ma ọ dighi onye nāṅa nti; Viz kapitolaBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a24 Ma ebe ọ bụ na unu egeghị ntị mgbe m kpọrọ oku, setịpụkwa aka m nye unu ma ọ dịghị onye ṅara ntị, Viz kapitola |