Hegai 1:4 - Bible Nso4 Ọ̀ bu oge unu nwere, unu onwe-unu, ibi n'ulo-unu amachitara osisi, mb͕e ulo a bu nkpọnkpọ ebe? Viz kapitolaBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a4 “Nke a ọ bụ oge unu onwe unu ji ebi nʼụlọ unu e ji osisi machie, mgbe ụlọnsọ ukwu a nọgidere na-adakpọsị?” Viz kapitola |