Esta 1:9 - Bible Nso9 Vashti, bú nwunye eze, me-kwa-ra ọṅuṅu-manya-vine nye ndinyom n'ulo ala-eze nke eze, bú Ahasuerọs, nwere. Viz kapitolaBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a9 Nʼotu oge ahụ, eze nwanyị Vashti, kpọkwara oke oriri nye ụmụ nwanyị niile nọ nʼụlọeze, Sekses. Viz kapitola |