Emọs 6:6 - Bible Nso6 ndi nāṅu manya-vine n'ọkwa-nwusa, ọ bu kwa manu kachasi nma ka ha ji ete onwe-ha; ma ha ariaghi ọria n'ihi nkpaji akpajiri Josef. Viz kapitolaBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a6 Unu na-aṅụ mmanya site nʼọba; na-ete mmanụ makarịsịrị mma, ma ịla nʼiyi nke Josef adịghị ewute ha. Viz kapitola |