Emọs 6:11 - Bible Nso11 N'ihi na, le, Jehova nēnye iwu, Ọ gētipiasi kwa ulo uku, ọ bu kwa ulo ntà ka Ọ gētiwasi. Viz kapitolaBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a11 Nʼihi na lee, Onyenwe anyị e nyela iwu. Ọ ghaghị itikpọsị ụlọ ukwu ndị ahụ, tiriekwa ụlọ nta ndị ahụ niile. Viz kapitola |