Daniel 8:16 - Bible Nso16 M'we nu olu madu n'etiti Ulai, o we kpọ, si, Gebriel, me ka onye a ghọta ọhùa. Viz kapitolaBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a16 Ma anụrụ m olu otu onye na-akpọ oku site na mmiri Ulai sị, “Gebrel, kọwaara nwoke a ihe ọhụ a pụtara.” Viz kapitola |