Daniel 6:28 - Bible Nso28 Ihe ga-kwa-ra Daniel nka nke-ọma n'ọbubu-eze Daraiọs na n'ọbubu-eze Sairọs, bú onye Peasia. Viz kapitolaBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a28 Ya mere, ihe gaara Daniel nke ọma nʼoge niile Daraiọs bụ eze, na nʼoge Sairọs onye Peshịa chịkwara dịka eze. Viz kapitola |