Daniel 5:4 - Bible Nso4 Ha ṅuru manya-vine, we ja chi nile nke ọla-edo, na nke ọla-ọcha, na nke ọla, na nke ígwè, na nke osisi, na nke nkume. Viz kapitolaBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a4 Ha ṅụrụ mmanya tookwa chi nke ọlaedo na ọlaọcha na bronz, na igwe na osisi na nkume. Viz kapitola |