Daniel 4:16 - Bible Nso16 ka obi-ya b͕anwe ghara ibu obi madu, ka enye kwa ya obi anu-ọhia; ka oge asa gabiga kwa ya n'isi. Viz kapitolaBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a16 Ka uche ya gbanwee ghọọ nke anụ ọhịa, ghara ibu nke mmadụ, afọ asaa. Viz kapitola |