Daniel 3:11 - Bible Nso11 ma onye ọ bula nke nādaghi n'ala kpọ isi ala, agātubà ya n'etiti oké ọku nke nēnwu ajọ onwunwu. Viz kapitolaBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a11 na onye ọbụla jụrụ ịkpọ isiala ka a ga-atụba nʼime ọkụ na-enwu ajọ onwunwu. Viz kapitola |