Daniel 11:22 - Bible Nso22 Ma ogwe-aka nile nke nrubiga-ókè ahu ka agēji ruchapu ha n'iru ya, tipia ha; e, onye-ndú nke ọb͕ub͕a-ndu kwa. Viz kapitolaBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a22 Mgbe ahụ, ọ ga-achụsasị igwe ndị agha niile, bibiekwa ha na onye ọchịchị nke ọgbụgba ndụ. Viz kapitola |