Daniel 1:16 - Bible Nso16 Onye-nlekọta ahu we nēwepu ihe-oriri ọma ha na manya-vine ha ganāṅu, o we nēnye ha akukú. Viz kapitolaBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a16 Ya mere onyeisi ozi ahụ wepụrụ nri na mmanya ọma ahụ ha kwesiri iri ma nye ha naanị akwụkwọ nri. Viz kapitola |