Aịzaya 1:28 - Bible Nso28 Ma ntipia nke ndi nēmebi iwu na ndi-nmehie gādi n'otù, agēme kwa ka ndi nārapu Jehova gwusia. Viz kapitolaBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a28 Ma ndị mmehie niile na ndị niile na-enupu isi ka ọ ga-ala nʼiyi; ọ ga-egbukwa ndị niile na-agbakụta Onyenwe anyị azụ. Viz kapitola |