2 Timoti 3:13 - Bible Nso13 Ma ajọ madu nile na ndi-aghughọ gānaga n'iru n'ijọkari njọ, nēduhie ndi ọzọ, anēduhie kwa ha. Viz kapitolaBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a13 Ma ndị mmadụ ọjọọ na ndị na-ebi ndụ aghụghọ ga-ajọ njọ karịa ka ha dị. Ha ga-eduhie ndị ọzọ, ma bụrụkwa ndị a ga-eduhie. Viz kapitola |