2 Timoti 2:26 - Bible Nso26 we teta n'ura manya pua n'ọnyà ekwensu, ebe orù Onye-nwe-ayi nwudeworo ha na ndu ka ha me ihe Chineke nāchọ. Viz kapitolaBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a26 Mgbe ahụ, ha nwere ike gbanahụ ọnya ekwensu, ka o jidechara ha ka ha mee uche ya. Viz kapitola |