2 Timoti 2:23 - Bible Nso23 Ma nāju iju-ajuju nzuzu na nke amaghi-ihe, ebe i matara na ha nāmuputa ilu-ọ̀gù. Viz kapitolaBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a23 Wezuga onwe gị nʼịrụ ụka nzuzu na nke amaghị ihe niile, nʼihi na ị maara na ha na-eweta ise okwu. Viz kapitola |