Online Bible

- Reklamy -




2 Timoti 2:16 - Bible Nso

16 Ma nēze okwu efu nile emeruru emeru: n'ihi na ha gāga kari n'iru n'asọpurughi-Chineke,

Viz kapitola kopírovat

Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a

16 Zere onwe gị nʼokwu nzuzu nke rụrụ arụ, nʼihi na ọ na-aga nʼihu iduba ndị mmadụ nʼọnọdụ amaghị Chineke karịa.

Viz kapitola kopírovat




2 Timoti 2:16

Následuj nás:

Reklamy


Reklamy