1 Timoti 4:15 - Bible Nso15 Nējisi ike n'ihe ndia; nānọsi ike nime ha; ka iga-n'iru-gi we puta ìhè n'ebe madu nile nọ. Viz kapitolaBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a15 Jiri onyinye ndị a niile rụọ ọrụ, nọgidesie ike nʼọrụ gị, ka onye ọbụla mata, hụkwa na ị na-eme nke ọma. Viz kapitola |