4 ihe ndia ka ayi onwe-ayi nēde kwa n'akwukwọ, ka ewe mezue ọṅù-ayi.
4 Anyị na-edere unu ihe ndị a nʼihi ime ka ọṅụ anyị zuo oke.