Taịtọs 1:2 - Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a2 nke a dabere nʼolileanya maka ndụ ebighị ebi, nke Chineke onye na-adịghị agha ụgha kwerelarị na nkwa tupu mmalite nke oge. Viz kapitolaBible Nso2 n'olile-anya nke ndu ebighi-ebi, nke Chineke, Onye nāpughi ikwu okwu-ugha, kwere nkwa ya tutu mb͕e ebighi-ebi erue; Viz kapitola |