Rut 4:2 - Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a2 Boaz kpọrọ mmadụ iri, ndị bụ ndị okenye obodo ahụ, gwa ha, “Nọdụnụ ala nʼebe a.” Ha mere otu ahụ. Viz kapitolaBible Nso2 O we chiri ndikom iri sitere na ndi-okenye obodo, si, Nọdunu ala n>ebe a. Ha we nọdu ala. Viz kapitola |