Rut 2:16 - Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a16 Unu sitekwa nʼukwu ọka mịpụtara ya ụfọdụ tụsara ya nʼala ka ọ tụtụrụ. Unu abarala ya mba.” Viz kapitolaBible Nso16 _Ozọ kwa, n>ezie dọputaranu ya ufọdu nime #ukw#u-ọka, rapu ya, ka o we chikọta ya, unu aba-kwa-rala ya nba. Viz kapitola |