2 “Guzobe ụlọ nzute ahụ nʼụbọchị mbụ nke ọnwa mbụ.
2 N'ubọchi mbu nke ọnwa mbu ka i gēguzo ebe-obibi nke ulo-ikwū nzute ahu ọtọ.